Ụfọdụ ndị Igbo si n'Ọwụwa anyanwụ Naijirịa na-akpọ aha Chukwu Okike Abiama dịka aha Chi ha kwenyere. Mana ọtụtụ ndị na-ekwu na aha a abụghị aha ndị Igbo oge gboo ...